Diuterọnọmi 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu na ndị ezinụlọ unu ga-anọ n’ebe ahụ rie ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe niile unu mere+ maka na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu. Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi tọọ mmadụ ụtọ,+Mmanụ nke na-eme ka ihu mmadụ na-egbuke egbuke,Nakwa nri nke na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ.+ Ekliziastis 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nweghị ihe dị mma karịa mmadụ iri ihe na ịṅụ mmanya na ikpori ndụ n’ihi ọrụ ọ na-arụsi ike.+ M chọpụtara na ihe a sikwa n’aka ezi Chineke,+
7 Unu na ndị ezinụlọ unu ga-anọ n’ebe ahụ rie ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe niile unu mere+ maka na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu.
15 Na mmanya nke na-eme ka obi tọọ mmadụ ụtọ,+Mmanụ nke na-eme ka ihu mmadụ na-egbuke egbuke,Nakwa nri nke na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ.+
24 E nweghị ihe dị mma karịa mmadụ iri ihe na ịṅụ mmanya na ikpori ndụ n’ihi ọrụ ọ na-arụsi ike.+ M chọpụtara na ihe a sikwa n’aka ezi Chineke,+