1 Samuel 17:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Otú a ka Devid si jiri èbè* na nkume merie onye Filistia ahụ. N’agbanyeghị na o jighị mma agha ọ bụla, ọ gbaturu onye Filistia ahụ, gbuokwa ya.+ Abụ Ọma 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 E nweghị eze a ga-azọpụta maka na o nwere ọtụtụ ndị agha.+ Nnukwu ike dike nwere agaghị azọpụta ya.+
50 Otú a ka Devid si jiri èbè* na nkume merie onye Filistia ahụ. N’agbanyeghị na o jighị mma agha ọ bụla, ọ gbaturu onye Filistia ahụ, gbuokwa ya.+
16 E nweghị eze a ga-azọpụta maka na o nwere ọtụtụ ndị agha.+ Nnukwu ike dike nwere agaghị azọpụta ya.+