Ekliziastis 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M wee kwuo n’obi m, sị: “Ihe na-eme onye nzuzu ga-emekwa m.”+ Oleezi uru m ritere na m ma ihe nke ukwuu? M sịziri n’obi m: “Ihe a bụkwa ihe efu.”
15 M wee kwuo n’obi m, sị: “Ihe na-eme onye nzuzu ga-emekwa m.”+ Oleezi uru m ritere na m ma ihe nke ukwuu? M sịziri n’obi m: “Ihe a bụkwa ihe efu.”