Ilu 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye ma ihe na-akpa àgwà otú na-egosi na ọ ma ihe,+Ma onye nzuzu na-egosi na ya dị iberiibe.+ Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe onye nzuzu na-ekwu ga-ala ya n’iyi,+Ọ na-ejikwa ọnụ ya ekwute ihe nwere ike ịta isi ya.*