Ilu 30:21-23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 E nwere ihe atọ na-emenye ụwa egwu,Ihe anọ ndị mmadụ na-enweghị ike idi: 22 Mgbe ohu ghọrọ eze,+Mgbe onye iberiibe rifere nri ókè,23 Mgbe ọ bụ nwaanyị a kpọrọ asị ka nwoke gara lụọ,Nakwa mgbe nwa agbọghọ na-eje ozi nọchiri nne ya ukwu.+
21 E nwere ihe atọ na-emenye ụwa egwu,Ihe anọ ndị mmadụ na-enweghị ike idi: 22 Mgbe ohu ghọrọ eze,+Mgbe onye iberiibe rifere nri ókè,23 Mgbe ọ bụ nwaanyị a kpọrọ asị ka nwoke gara lụọ,Nakwa mgbe nwa agbọghọ na-eje ozi nọchiri nne ya ukwu.+