Ilu 31:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Lemuel, eze ekwesịghị ime ihe a,Eze ekwesịghị ịṅụ mmanya,Onye na-achị achị ekwesịghịkwa ịsị, “Olee ebe mmanya m dị?”+ 5 Ka ọ ghara ịṅụ mmanya wee chefuo ihe iwu kwuruMa napụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ihe ruuru ha.
4 Lemuel, eze ekwesịghị ime ihe a,Eze ekwesịghị ịṅụ mmanya,Onye na-achị achị ekwesịghịkwa ịsị, “Olee ebe mmanya m dị?”+ 5 Ka ọ ghara ịṅụ mmanya wee chefuo ihe iwu kwuruMa napụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ihe ruuru ha.