-
Jenesis 48:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Izrel na-ahụzi inyoghi inyoghi n’ihi nká. O nweghịzi ike ịhụ ụzọ. N’ihi ya, Josef kpọtara ụmụ ya nso n’ebe Izrel nọ, ya esusuo ha ọnụ, makụọkwa ha.
-