Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Abụ Ọma 146:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ kwụsị iku ume, ọ na-alaghachi n’ájá.+ N’ụbọchị ahụ, ọ na-akwụsị iche echiche.+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+