8 N’oge ahụ, Solomọn kpọkọrọ+ ndị okenye Izrel, ya bụ, ndị isi niile nke ebo dị iche iche, na ndị isi ọnụmara dị iche iche n’Izrel.+ Ha gakwuuru Eze Solomọn na Jeruselem iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn,+ buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova bute n’ụlọ nsọ.