Ekliziastis 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Onye mkpọkọta kwuru, sị: “Ihe niile bụ nnọọ ihe efu! Ihe niile bụ nnọọ ihe efu! E nweghị ihe nwere isi!”+ Ekliziastis 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M hụrụ ọrụ niile a na-arụ n’ụwa.* Ma lee, ihe niile bụ ihe efu. Ha bụ ịchụ ifufe.+
2 Onye mkpọkọta kwuru, sị: “Ihe niile bụ nnọọ ihe efu! Ihe niile bụ nnọọ ihe efu! E nweghị ihe nwere isi!”+