-
2 Samuel 3:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Devid gwaziri Joab na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Dọwaanụ uwe unu, keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù, beekwaranụ Abna ákwá.” Eze Devid nọkwa na-eso ndị bu ihe e ji buru ozu Abna n’azụ.
-