Abụ Ọma 139:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ndị kpọrọ gị asị asị,+Na-asọkwa ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+ Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.*
9 Ka ịhụnanya unu ghara ịbụ ịhụnanya ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị;+ na-agbasinụ mbọ ike ka unu na-eme ihe ọma.*