Jeremaya 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Eze mba niile,+ e nweghị onye na-ekwesịghị ịtụ egwu gị, maka na e kwesịrị ịna-atụ egwu gị. N’ihi na n’ime ndị niile ma ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile,E nweghị otu mkpụrụ onye dị ka gị.+ Mkpughe 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova,* naanị gị bụ Chi e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ N’ihi ya, olee onye na-agaghị atụ egwu gị? Oleekwa onye na-agaghị eto aha gị? Mba niile ga-abịa fee gị,+ maka na ha achọpụtala na ị na-ekpe ikpe ziri ezi.”
7 Eze mba niile,+ e nweghị onye na-ekwesịghị ịtụ egwu gị, maka na e kwesịrị ịna-atụ egwu gị. N’ihi na n’ime ndị niile ma ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile,E nweghị otu mkpụrụ onye dị ka gị.+
4 Jehova,* naanị gị bụ Chi e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ N’ihi ya, olee onye na-agaghị atụ egwu gị? Oleekwa onye na-agaghị eto aha gị? Mba niile ga-abịa fee gị,+ maka na ha achọpụtala na ị na-ekpe ikpe ziri ezi.”