Job 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma mmadụ na-anwụ, tọgbọrọ n’enweghị ike. Mmadụ kubie ume, olee ebe ọ nọ?+ Abụ Ọma 39:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+ Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+ Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila) Abụ Ọma 89:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 È nwere mmadụ dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+ Ọ̀ ga-azọpụtali onwe ya* ka ọ ghara ịbanye n’ili?* (Sila)
5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+ Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+ Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila)
48 È nwere mmadụ dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+ Ọ̀ ga-azọpụtali onwe ya* ka ọ ghara ịbanye n’ili?* (Sila)