-
1 Samuel 30:11, 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ka ha chụ ndị ahụ na-aga, ha hụrụ otu nwoke onye Ijipt n’ọhịa ma kpọgara ya Devid. Ha nyere ya nri ya erie, nyekwa ya mmiri, ya aṅụọ. 12 Ha nyekwara ya otu keeki e ji naanị mkpụrụ fig mee na keeki abụọ e ji mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ mee. O nwetakwara ume mgbe o richara ihe. Kemgbe ụbọchị atọ, o ribeghị nri ma ọ bụ ṅụọ mmiri, ehihie na abalị.
-