Abụ Solomọn 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Abụ m okooko safrọn nke puru n’ụsọ oké osimiri,Abụ m okooko lili nke puru na ndagwurugwu.”+ Abụ Solomọn 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Abụ m nke onye m hụrụ n’anya,Onye m hụrụ n’anya bụkwa nke m.+ Ọ na-azụ atụrụ n’ebe okooko lili dị.”+
3 Abụ m nke onye m hụrụ n’anya,Onye m hụrụ n’anya bụkwa nke m.+ Ọ na-azụ atụrụ n’ebe okooko lili dị.”+