Abụ Solomọn 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye m hụrụ n’anya yiri ele. O yiri oké mgbada.+ Lee, o guzo n’azụ mgbidi anyị. O si na windo na-ele anya. O si na mpio ụlọ na-enyobata anya. Abụ Solomọn 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Onye m hụrụ n’anya, mee ngwa ngwa. Gbara ọsọ bịa ka ele+Ma ọ bụ ka oké mgbadaNke nọ n’ugwu ebe ahịhịa na-esi ísì ọma dị.”
9 Onye m hụrụ n’anya yiri ele. O yiri oké mgbada.+ Lee, o guzo n’azụ mgbidi anyị. O si na windo na-ele anya. O si na mpio ụlọ na-enyobata anya.
14 “Onye m hụrụ n’anya, mee ngwa ngwa. Gbara ọsọ bịa ka ele+Ma ọ bụ ka oké mgbadaNke nọ n’ugwu ebe ahịhịa na-esi ísì ọma dị.”