Nehemaya 3:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye sochiri ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Idé Ji Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,*+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye sochiri ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+ Abụ Solomọn 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olu gị+ yiri ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ.+ Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn,Nke chere Damaskọs ihu.
25 Onye sochiri ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Idé Ji Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,*+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye sochiri ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+
4 Olu gị+ yiri ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ.+ Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn,Nke chere Damaskọs ihu.