Abụ Solomọn 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka anyị bilie n’isi ụtụtụ gaa n’ubi vaịnKa anyị hụ ma mkpụrụ vaịn ò puola,Ma okooko ya ọ̀ gbawaala,+Ma osisi pomigranet ọ̀ maala ifuru.+ M ga-anọ ebe ahụ gosi gị na m hụrụ gị n’anya.+
12 Ka anyị bilie n’isi ụtụtụ gaa n’ubi vaịnKa anyị hụ ma mkpụrụ vaịn ò puola,Ma okooko ya ọ̀ gbawaala,+Ma osisi pomigranet ọ̀ maala ifuru.+ M ga-anọ ebe ahụ gosi gị na m hụrụ gị n’anya.+