Abụ Solomọn 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Susuo m ọnụ,N’ihi na otú i si egosi na ị hụrụ m n’anya na-atọ m ụtọ karịa mmanya.+ Abụ Solomọn 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kpọrọ m;* ka anyị gbapụ. Eze akpọbatala m n’ime ime ụlọ ya. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ ma mee onwe anyị obi ụtọ. Ka anyị kwuo banyere otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya karịa ikwu banyere mmanya. Ka a sịkwa ihe mere ha* ji hụ gị n’anya.
4 Kpọrọ m;* ka anyị gbapụ. Eze akpọbatala m n’ime ime ụlọ ya. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ ma mee onwe anyị obi ụtọ. Ka anyị kwuo banyere otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya karịa ikwu banyere mmanya. Ka a sịkwa ihe mere ha* ji hụ gị n’anya.