Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 30:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 “Weta ihe ndị a kacha mma na-esi ísì ọma: mea kpụkọrọ akpụkọ dị narị shekel* ise (500), na sinamọn na-esi ísì ọma nke bụ́ ọkara ya, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise (250), kalamọs na-esi ísì ọma nke dị narị shekel abụọ na iri ise (250),

  • Ọpụpụ 30:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Jiri ha mepụta mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ. A ga-agwakọta ha nke ọma.*+ Ọ ga-abụ mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ.

  • Esta 2:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Nwa agbọghọ nke ọ bụla ga-agakwuru Eze Ahazuirọs ma ọnwa iri na abụọ e ji achọ ya mma gachaa. Otú a ga-esi chọọ onye nke ọ bụla mma* bụ: A ga-eji ọnwa isii tee ya mmanụ e ji mea mee,+ jirikwa ọnwa isii tee ya mmanụ balsam+ na mmanụ otite ndị ọzọ e ji achọ mma.*

  • Abụ Ọma 45:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 E ji mea na alo na kashịa mee ka uwe gị niile na-esi ísì ọma.

      Ụda ụbọ akwara a na-akpọ ná nnukwu obí eze e ji ọdụ́ chọọ mma na-eme ka ị ṅụrịa ọṅụ.

  • Abụ Solomọn 4:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 “Tupu oge ikuku ji eku eruo,* tupu onyinyo alakpuo,

      M ga-aga n’ugwu mea dị

      Nakwa n’ugwu frankinsens dị.”+

  • Abụ Solomọn 5:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ntì ya dị ka ebe a kụrụ ahịhịa ndị na-esi ísì ọma,+

      Ka ubi a kụrụ ahịhịa ndị na-esi ísì ọma.

      Egbugbere ọnụ ya dị ka okooko lili, nke mmanụ mea si na ya na-atasị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya