15 “N’ihi ya, kpachapụrụnụ onwe unu anya, ebe ọ bụ na e nweghị onye unu hụrụ n’ụbọchị ahụ Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu na Horeb, 16 ka unu ghara imere onwe unu arụsị a pịrị apị nke yiri ihe ọ bụla, si otú ahụ merụọ onwe unu. Unu emela ihe ọ bụla yiri nwoke ma ọ bụ nwaanyị,+