Aịzaya 66:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 66 Jehova kwuru, sị: “Eluigwe bụ ocheeze m. Ụwa bụkwa ihe m ji gbakwasị ụkwụ m.+ Oleezi ụdị ụlọ unu ga-arụrụ m?+ Oleekwa ebe unu ga-arụrụ m ụlọ m ga-ebi?”+
66 Jehova kwuru, sị: “Eluigwe bụ ocheeze m. Ụwa bụkwa ihe m ji gbakwasị ụkwụ m.+ Oleezi ụdị ụlọ unu ga-arụrụ m?+ Oleekwa ebe unu ga-arụrụ m ụlọ m ga-ebi?”+