Abụ Ọma 121:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Lee, ụra agaghị atụ Onye na-eche Izrel nche,+Ọ gaghịkwa ehi ụra. Aịzaya 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-echebe ya.+ M na-agba ya mmiri mgbe niile.+ M na-echebe ya ehihie na abalị,Ka a ghara inwe onye ga-eme ya ihe ọ bụla.+
3 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-echebe ya.+ M na-agba ya mmiri mgbe niile.+ M na-echebe ya ehihie na abalị,Ka a ghara inwe onye ga-eme ya ihe ọ bụla.+