Ọpụpụ 32:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị chọrọ, gbaghara ha mmehie ha.+ Ma ọ bụrụ na ị gaghị agbaghara ha, biko, hichapụ aha m n’aha ndị i dere n’akwụkwọ gị.”+ 33 Ma Jehova sịrị Mosis: “Ọ bụ onye ọ bụla mehiere m ka m ga-ehichapụ aha ya n’akwụkwọ m.
32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị chọrọ, gbaghara ha mmehie ha.+ Ma ọ bụrụ na ị gaghị agbaghara ha, biko, hichapụ aha m n’aha ndị i dere n’akwụkwọ gị.”+ 33 Ma Jehova sịrị Mosis: “Ọ bụ onye ọ bụla mehiere m ka m ga-ehichapụ aha ya n’akwụkwọ m.