Abụ Ọma 33:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ihe niile Jehova kpebiri ime* agaghị agbanwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Ihe ndị o bu n’obi ime na-adịgide malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.
11 Ma ihe niile Jehova kpebiri ime* agaghị agbanwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Ihe ndị o bu n’obi ime na-adịgide malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.