Aịzaya 41:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ònye nyere onye si ebe ọwụwa anyanwụ ike?+ Ònye kpọrọ ya ka ọ bịa kpee ikpe ziri ezi,Ka e nyefee mba dị iche iche n’aka ya,Meekwa ka o merie ndị eze dị iche iche?+ Ònye ji mma agha ya gbuo ha, ha aghọọ uzuzu? Ònye jikwa ụta ya gbajasịa ha, ha adị ka ahịhịa ọka nke ifufe na-ebugharị? Aịzaya 45:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E nwere ihe mụnwa bụ́ Jehova na-agwa Saịrọs, bụ́ onye m tere mmanụ.+ M seere ya n’aka nri ya,+Ka m jiri ya weda mba dị iche iche ala,+Jiri ya napụ ndị eze ihe ha ji akpa ike,*Jirikwa ya meghee ọnụ ụzọ nwere ibo abụọ,Ka a ghara imechi ọnụ ụzọ ámá ya emechi. M gwara ya, sị:
2 Ònye nyere onye si ebe ọwụwa anyanwụ ike?+ Ònye kpọrọ ya ka ọ bịa kpee ikpe ziri ezi,Ka e nyefee mba dị iche iche n’aka ya,Meekwa ka o merie ndị eze dị iche iche?+ Ònye ji mma agha ya gbuo ha, ha aghọọ uzuzu? Ònye jikwa ụta ya gbajasịa ha, ha adị ka ahịhịa ọka nke ifufe na-ebugharị?
45 E nwere ihe mụnwa bụ́ Jehova na-agwa Saịrọs, bụ́ onye m tere mmanụ.+ M seere ya n’aka nri ya,+Ka m jiri ya weda mba dị iche iche ala,+Jiri ya napụ ndị eze ihe ha ji akpa ike,*Jirikwa ya meghee ọnụ ụzọ nwere ibo abụọ,Ka a ghara imechi ọnụ ụzọ ámá ya emechi. M gwara ya, sị: