Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 32:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Ahụla m na ndị a bụ ndị isi ike.*+

  • 2 Ndị Eze 17:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Jehova sikwa n’aka ndị amụma ya niile na ndị ọhụụ niile+ na-adọ ndị Izrel na ndị Juda aka ná ntị, sị: “Hapụnụ ihe ọjọọ unu na-eme.+ Na-edebenụ iwu m, na-esonụ ntụziaka m, na-edebekwanụ iwu niile m nyere nna nna unu hà, ndị m gwara ndị amụma, bụ́ ndị ohu m, ka ha gwa unu.” 14 Ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-eme isi ike* ka ndị nna nna ha, ndị na-enweghị okwukwe na Jehova bụ́ Chineke ha.+

  • 2 Ihe E Mere 36:15, 16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha nọkwa na-ezigara ha ndị ozi ya ka ha dọọ ha aka ná ntị. Ọ dọrọ ha aka ná ntị ugboro ugboro, n’ihi na ihe gbasara ha na ụlọ nsọ ya* na-emetụ ya n’obi. 16 Ma, ha ji ndị ozi ezi Chineke+ na-eme ihe ọchị. O nweghịkwa ihe ha ji okwu ya kpọrọ.+ Ha nọ na-akwa ndị amụma ya emo+ ruo mgbe hanwa na-akwa emo na-enweghịzi mmekwata. Mgbe ahụzi ka Jehova wesara ha ezigbo iwe.+

  • Abụ Ọma 78:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,

      Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+

      Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+

      Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.

  • Ezikiel 3:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ma, ndị Izrel agaghị ege gị ntị, ebe ọ bụ na ha achọghị ige m ntị.+ Ndị Izrel niile bụ ndị isi ike. Obi ha kpọchikwara akpọchi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya