Aịzaya 43:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova kwuru, sị: “Unu bụ ndị àmà m.+ N’eziokwu, unu bụ ndị ohu m* m họọrọ,+Ka unu mara m, nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,*Ka unu ghọtakwa na anaghị m agbanwe agbanwe.+ Ọ dịghị Chi dị tupu mụnwa,E wezụgakwa m, e nweghị chi ọzọ dị.+
10 Jehova kwuru, sị: “Unu bụ ndị àmà m.+ N’eziokwu, unu bụ ndị ohu m* m họọrọ,+Ka unu mara m, nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,*Ka unu ghọtakwa na anaghị m agbanwe agbanwe.+ Ọ dịghị Chi dị tupu mụnwa,E wezụgakwa m, e nweghị chi ọzọ dị.+