Aịzaya 42:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe ndị m kwuru n’oge gara aga emezuola. Ọ bụzi ihe ndị ọhụrụ ka m na-akpọsa. Tupu ha emewe, m na-agwa unu gbasara ha.”+ Aịzaya 65:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na m na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.+
9 Ihe ndị m kwuru n’oge gara aga emezuola. Ọ bụzi ihe ndị ọhụrụ ka m na-akpọsa. Tupu ha emewe, m na-agwa unu gbasara ha.”+
17 N’ihi na m na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.+