Aịzaya 1:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-emesi gị ike. M ga-anụcha gị otú e si anụcha ọla, gị adị ọcha ka ihe e ji ncha saa. M ga-asapụkwa unyi niile dị gị n’ahụ́.+ Jeremaya 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-agbaze ha, nyochaakwa ha.+ Olee ihe ọzọ m ga-emere ndị m?
25 M ga-emesi gị ike. M ga-anụcha gị otú e si anụcha ọla, gị adị ọcha ka ihe e ji ncha saa. M ga-asapụkwa unyi niile dị gị n’ahụ́.+
7 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-agbaze ha, nyochaakwa ha.+ Olee ihe ọzọ m ga-emere ndị m?