Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+ Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+ Mkpughe 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Abụ m Alfa na Omega,*+ onye mbụ na onye ikpeazụ, mmalite na ọgwụgwụ.
6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+
8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+