Aịzaya 43:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru, sị: “M ga-eji maka unu zie ndị agha ka ha gaa Babịlọn ma wepụchaa ihe e ji tụchie ọnụ ụzọ ámá,+Meriekwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ana-eti mkpu n’ihi ahụhụ ha na-ata.+ Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+ Aịzaya 54:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+
14 Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru, sị: “M ga-eji maka unu zie ndị agha ka ha gaa Babịlọn ma wepụchaa ihe e ji tụchie ọnụ ụzọ ámá,+Meriekwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ana-eti mkpu n’ihi ahụhụ ha na-ata.+
6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+
5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ dị ka di* gị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya. Onye Nsọ Izrel bụ Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke ụwa niile.+