2 “Kọọnụ ya ná mba dị iche iche, kọsaakwanụ ya.
Gwunyenụ ihe ndị mmadụ ga-ahụ gbakọta. Kọsaakwanụ ya.
Unu ezola ihe ọ bụla ezo.
Sịnụ, ‘E wegharala Babịlọn.+
E menyela Bel ihere.+
Ụjọ ejidela Merodak.
E menyela arụsị niile dị na Babịlọn ihere.
Ụjọ ejidekwala arụsị ya niile na-asọ oyi.’