Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 15:24, 25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ha wee malite ịkatọ* Mosis,+ sị: “Gịnị ka anyị ga-aṅụ?” 25 Mosis rịọrọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee gosi ya otu osisi. Mgbe ọ tụbara osisi ahụ n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ tọwara ụtọ.

      Chineke nyere ha iwu n’ebe ahụ, gosikwa ha ihe ọ chọrọ ka ha na-eme. Ọ nwalekwara ha n’ebe ahụ.+

  • Diuterọnọmi 8:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 unu adịla mpako*+ wee chefuo Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt, n’ebe unu nọ na-agba ohu,*+ 15 onye mere ka unu gafere nnukwu ala ịkpa na-atụ ụjọ,+ bụ́ ebe e nwere agwọ ọjọọ na akpị, bụ́ ala kpọrọ nkụ nke na-enweghị mmiri ọ bụla. O mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụta,+

  • Aịzaya 43:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ana m eme ihe ọhụrụ.+

      Emewedịla m ya.

      Ọ̀ bụ na unu amaghị gbasara ya?

      M ga-awa ụzọ n’ala ịkpa,+

      Meekwa ka osimiri sọfee n’ọzara.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya