19 N’ihi na Chineke chọrọ ka Kraịst zuo ezuo n’ihe niile.+ 20 O sikwa n’aka Kraịst mee ka ya na ihe ndị ọzọ niile dị ná mma,+ ma ihe ndị dị n’ụwa ma ihe ndị dị n’eluigwe. Ọ bụkwa ọbara+ Kraịst wụsịrị n’osisi ịta ahụhụ ka Chineke ji mee ka ya na ihe ndị ọzọ niile dịrị n’udo.