Abụ Ọma 42:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Agụụ ife Chineke, bụ́ Chineke dị ndụ, na-agụsi m* ike otú mmiri si agụsi mmadụ ike.+ Olee mgbe m ga-abịa n’ihu Chineke?+ Abụ Ọma 63:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Chineke, ị bụ Chineke m. M na-achọsi gị ike.+ Agụụ ife gị na-agụsi m ike.*+ Ike agwụla m ebe m na-atụ anya gịN’ala kpọrọ ezigbo nkụ nke mmiri na-adịghị.+ Emọs 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịaMgbe m ga-eme ka e nwee agụụ n’ala a. Ọ bụghị agụụ nri ma ọ bụ agụụ mmiri,Kama ọ bụ nke ịnụ okwu Jehova.+ Matiu 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ndị agụụ ezi omume na-agụ na ndị akpịrị ya na-akpọ nkụ+ na-enwe obi ụtọ, n’ihi na a ga-eme ka afọ ju ha.+
2 Agụụ ife Chineke, bụ́ Chineke dị ndụ, na-agụsi m* ike otú mmiri si agụsi mmadụ ike.+ Olee mgbe m ga-abịa n’ihu Chineke?+
63 Chineke, ị bụ Chineke m. M na-achọsi gị ike.+ Agụụ ife gị na-agụsi m ike.*+ Ike agwụla m ebe m na-atụ anya gịN’ala kpọrọ ezigbo nkụ nke mmiri na-adịghị.+
11 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịaMgbe m ga-eme ka e nwee agụụ n’ala a. Ọ bụghị agụụ nri ma ọ bụ agụụ mmiri,Kama ọ bụ nke ịnụ okwu Jehova.+
6 “Ndị agụụ ezi omume na-agụ na ndị akpịrị ya na-akpọ nkụ+ na-enwe obi ụtọ, n’ihi na a ga-eme ka afọ ju ha.+