Abụ Ọma 36:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke, ịhụnanya gị* enweghị atụ.+ Ọ bụ n’okpuru nku gị ka ndị mmadụ na-agbaba ka e chebe ha.+ 8 Ha na-eri ihe ọma* ndị juru n’ụlọ gị, rijuo afọ.+ Ị na-emekwa ka ha rie ihe ọma ndị na-asọ ka mmiri.+ Abụ Ọma 63:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-eji ọnụ m bụkuo gị abụ otuto, jirikwa ọṅụ too gị,N’ihi na ihe kacha mma i nyere m juru m* afọ.+
7 Chineke, ịhụnanya gị* enweghị atụ.+ Ọ bụ n’okpuru nku gị ka ndị mmadụ na-agbaba ka e chebe ha.+ 8 Ha na-eri ihe ọma* ndị juru n’ụlọ gị, rijuo afọ.+ Ị na-emekwa ka ha rie ihe ọma ndị na-asọ ka mmiri.+
5 M ga-eji ọnụ m bụkuo gị abụ otuto, jirikwa ọṅụ too gị,N’ihi na ihe kacha mma i nyere m juru m* afọ.+