Zekaraya 8:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘N’oge ahụ, mmadụ iri ndị na-asụ asụsụ* niile e nwere ná mba dị iche iche+ ga-ejide uwe* onye Juu.* N’eziokwu, ha ga-ejide ya, sị: “Anyị ga-eso unu,+ n’ihi na anyị anụla na Chineke nọnyeere unu.”’”+
23 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘N’oge ahụ, mmadụ iri ndị na-asụ asụsụ* niile e nwere ná mba dị iche iche+ ga-ejide uwe* onye Juu.* N’eziokwu, ha ga-ejide ya, sị: “Anyị ga-eso unu,+ n’ihi na anyị anụla na Chineke nọnyeere unu.”’”+