Maịka 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ezigbo mmadụ anọghịzi n’ụwa. O nweghịkwa mmadụ ọ bụla na-eme ihe dị mma.+ Ha niile na-ezo ka ha gbuo mmadụ.*+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.
2 Ezigbo mmadụ anọghịzi n’ụwa. O nweghịkwa mmadụ ọ bụla na-eme ihe dị mma.+ Ha niile na-ezo ka ha gbuo mmadụ.*+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.