2 Ndị Eze 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’afọ nke iri na asaa n’ọchịchị Pika nwa Remalaya, Ehaz+ nwa Jotam eze Juda malitere ịchị. 2 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kama, ọ kpara àgwà ka ndị eze Izrel.+ Ọ kpọdịrị nwa ya ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel na-akpa. Jeremaya 7:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha arụọla ebe ndị dị elu na Tofet nke dị na Ndagwurugwu Nwa Hinọm.*+ Ha na-anọ ebe ahụ akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ.+ Ihe a ha na-eme abatatụbeghị m n’obi.* Ọ bụghịkwa mụnwa gwara ha mewe ya.’+
3 Kama, ọ kpara àgwà ka ndị eze Izrel.+ Ọ kpọdịrị nwa ya ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel na-akpa.
31 Ha arụọla ebe ndị dị elu na Tofet nke dị na Ndagwurugwu Nwa Hinọm.*+ Ha na-anọ ebe ahụ akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ.+ Ihe a ha na-eme abatatụbeghị m n’obi.* Ọ bụghịkwa mụnwa gwara ha mewe ya.’+