Jeremaya 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O weere akwụna ọ na-agba ka obere ihe. Ọ nọ na-emerụ ala a, ya na nkume na osisi ana-akwa iko.*+