25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu n’ebe anya ndị mmadụ kacha aga n’okporo ámá ọ bụla. I mekwara ka mma ị mara bụrụ ihe rụrụ arụ, n’ihi na ị na-enye onye ọ bụla na-agafe agafe onwe gị,*+ na-agba akwụna gị n’esepụghị aka.+
33 A na-enye ndị akwụna niile onyinye,+ ma, ọ bụ gịnwa na-enye ndị niile gị na ha na-eme enyi onyinye.+ Ị na-enyekwa ha aka azụ ka ha si ebe niile bịakwute gị ka gị na ha kwaa iko.+