-
Aịzaya 66:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Onye na-egbu oké ehi dị m ka onye na-egbu mmadụ.+
Onye ji atụrụ na-achụ àjà dị m ka onye na-agbaji nkịta olu.+
Onye na-enye onyinye dị m ka onye ji ọbara ézì achụ àjà.+
Onye na-eji frankinsens achụ àjà ka e nwee ihe a ga-eji ya na-echeta+ dị m ka onye ji okwu ndị na-eme anwansi* na-agọzi mmadụ.*+
Ha ahọrọla otú ha ga na-esi akpa àgwà.
Ihe a na-asọ oyi na-amasịkwa ha.*
-