Jeremaya 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu etinyela obi n’okwu ga-eduhie unu, na-asị: ‘Ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova. Ọ bụ ụlọ nsọ Jehova. Ọ bụ ụlọ nsọ Jehova!’+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,Ma ọ gaghị aza ha. Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+ N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+
4 Unu etinyela obi n’okwu ga-eduhie unu, na-asị: ‘Ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova. Ọ bụ ụlọ nsọ Jehova. Ọ bụ ụlọ nsọ Jehova!’+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,Ma ọ gaghị aza ha. Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+ N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+