Jeremaya 33:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M kwuru gbasara obodo ahụ, sị, ‘M ga-eme ka ọ gbakee, ka ahụ́ dị ya mma.+ M ga-agwọkwa ndị bi na ya, mee ka udo dịrị ha, ahụ́ eruokwa ha nnọọ ala.+ Hosia 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-agwọ ha.+ Ha agaghịzi ahapụ m. M ga-eji obi m niile hụ ha n’anya,+N’ihi na iwe m na-ewesa ha adajụọla.+
6 M kwuru gbasara obodo ahụ, sị, ‘M ga-eme ka ọ gbakee, ka ahụ́ dị ya mma.+ M ga-agwọkwa ndị bi na ya, mee ka udo dịrị ha, ahụ́ eruokwa ha nnọọ ala.+
4 M ga-agwọ ha.+ Ha agaghịzi ahapụ m. M ga-eji obi m niile hụ ha n’anya,+N’ihi na iwe m na-ewesa ha adajụọla.+