-
Aịzaya 49:21, 22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ị ga-asịkwa n’obi gị,
‘Ebe ọ bụ na m gbarala aka ụmụ, bụrụkwa nwaanyị aga
Na onye a dọọrọ n’agha tụọ mkpọrọ,
Ònyezi bụ nna ụmụ ndị a?
Ònyekwa zụlitere ha?+
22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị:
“M ga-eweli aka m elu ka mba dị iche iche hụ ya.
M ga-egwunyekwara mba dị iche iche ihe ga-agbara ha àmà.+
-