Aịzaya 61:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, ha ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova.+ Ha ga-asịkwa na unu bụ ndị ozi Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ mba dị iche iche.+ Unu ga-ejikwa ebube* ha na-eme ọnụ. Hagaị 2:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji. Ihe ndị bara ezigbo uru* nke mba niile ga-abata.+ M ga-emekwa ka ebube m jupụta n’ụlọ a.’+ 8 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘Ọlaọcha bụ nke m, ọlaedo bụkwa nke m.’
6 Ma, ha ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova.+ Ha ga-asịkwa na unu bụ ndị ozi Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ mba dị iche iche.+ Unu ga-ejikwa ebube* ha na-eme ọnụ.
7 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji. Ihe ndị bara ezigbo uru* nke mba niile ga-abata.+ M ga-emekwa ka ebube m jupụta n’ụlọ a.’+ 8 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘Ọlaọcha bụ nke m, ọlaedo bụkwa nke m.’