Aịzaya 61:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, ha ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova.+ Ha ga-asịkwa na unu bụ ndị ozi Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ mba dị iche iche.+ Unu ga-ejikwa ebube* ha na-eme ọnụ.
6 Ma, ha ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova.+ Ha ga-asịkwa na unu bụ ndị ozi Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ mba dị iche iche.+ Unu ga-ejikwa ebube* ha na-eme ọnụ.