Aịzaya 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+ Aịzaya 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 A ga-enwe eze+ ọ ga-abụ, ya chịwa, onye ọ bụla ana-eme ezi omume,+A ga-enwekwa ndị isi ga na-ekpe ikpe ziri ezi ma ha chịwa.
26 M ga-eme ka i nwee ndị ikpe otú i nweburu. M ga-emekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ otú i nwere na mbụ.+ Mgbe ahụzi ka a ga-akpọwa gị Obodo Na-eme Ezi Omume nakwa Obodo Na-erubere Chineke Isi.+
32 A ga-enwe eze+ ọ ga-abụ, ya chịwa, onye ọ bụla ana-eme ezi omume,+A ga-enwekwa ndị isi ga na-ekpe ikpe ziri ezi ma ha chịwa.